Abụ Ọma 134

Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị. Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu Onyenwe anyị. Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.

Bible Nsọ (Igbo)

copyright © 2020 Biblica, Inc — CC-BY-SA-4.0 — CC-BY-SA-4.0

뉴스레터 구독

새로운 프로필과 행사, 플랫폼 소식을 받아 보세요.